1 Ndị Kọrịnt 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi ya, ka anyị na-eme ememme ahụ,+ n’ejighị ihe iko achịcha ochie,+ n’ejighịkwa ihe iko achịcha+ bụ́ ihe ọjọọ na ajọ omume,+ kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko bụ́ izi ezi na eziokwu na-eme ya.+
8 N’ihi ya, ka anyị na-eme ememme ahụ,+ n’ejighị ihe iko achịcha ochie,+ n’ejighịkwa ihe iko achịcha+ bụ́ ihe ọjọọ na ajọ omume,+ kama ka anyị jiri achịcha na-ekoghị eko bụ́ izi ezi na eziokwu na-eme ya.+