Ọpụpụ 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ugboro atọ n’afọ ka ị ga-emere m ememme.+ Ọpụpụ 34:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 “Ugboro atọ n’afọ ka onye ọ bụla bụ́ nwoke n’ime unu ga-abịa+ n’ihu ezi Onyenwe anyị, Jehova, bụ́ Chineke Izrel.
23 “Ugboro atọ n’afọ ka onye ọ bụla bụ́ nwoke n’ime unu ga-abịa+ n’ihu ezi Onyenwe anyị, Jehova, bụ́ Chineke Izrel.