Diuterọnọmi 7:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ị makwaara nke ọma na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ezi Chineke,+ Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya na ndị na-edebe ihe o nyere n’iwu ọgbụgba ndụ+ ya ma na-egosi ha obiọma* ruo otu puku ọgbọ,+ Abụ Ọma 71:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mụ onwe m kwa ga-eji ụbọ akwara too gị,+Aga m eto eziokwu gị, Chineke m.+Aga m eji une bụkuo gị abụ olu ụtọ, gị Onye Nsọ Izrel.+
9 Ị makwaara nke ọma na Jehova bụ́ Chineke gị bụ ezi Chineke,+ Chineke nke kwesịrị ntụkwasị obi,+ onye na-edebere ndị hụrụ ya n’anya na ndị na-edebe ihe o nyere n’iwu ọgbụgba ndụ+ ya ma na-egosi ha obiọma* ruo otu puku ọgbọ,+
22 Mụ onwe m kwa ga-eji ụbọ akwara too gị,+Aga m eto eziokwu gị, Chineke m.+Aga m eji une bụkuo gị abụ olu ụtọ, gị Onye Nsọ Izrel.+