Levitikọs 26:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi ha, m ga-echeta ọgbụgba ndụ mụ na ndị nna nna ha+ bụ́ ndị m kpọpụtara n’ala Ijipt n’ihu mba dị iche iche,+ iji gosi na m bụ Chineke ha. Abụ m Jehova.’” Diuterọnọmi 4:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 E gosiwo gị ya, ka i wee mara na Jehova bụ ezi Chineke;+ e nweghị ọzọ ma e wezụga ya.+ Abụ Ọma 68:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+
45 N’ihi ha, m ga-echeta ọgbụgba ndụ mụ na ndị nna nna ha+ bụ́ ndị m kpọpụtara n’ala Ijipt n’ihu mba dị iche iche,+ iji gosi na m bụ Chineke ha. Abụ m Jehova.’”
20 Ezi Chineke bụụrụ anyị Chineke nke na-enye nzọpụta;+Ọ bụkwa n’aka Jehova bụ́ Ọkaakaa+ Onyenwe anyị ka ụzọ e si alanahụ ọnwụ dị.+