Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 49:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Nke a bụ ihe Jehova, Onye Mgbapụta Izrel,+ bụ́ Onye Nsọ ya, gwara onye e ledara anya ruo ná mkpụrụ obi,+ onye mba ahụ kpọrọ asị,+ onye na-ejere ndị na-achị achị ozi:+ “Ndị eze ga-ahụ ya wee bilie ọtọ,+ ndị isi ga-ahụkwa ya wee kpọọ isiala, n’ihi Jehova, onye kwesịrị ntụkwasị obi,+ Onye Nsọ Izrel, bụ́ onye họọrọ gị.”+

  • 1 Ndị Kọrịnt 10:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ọ dịghị ọnwụnwa bịakwasịrị unu nke na-abụghị nke na-abịara ụmụ mmadụ.+ Ma Chineke kwesịrị ntụkwasị obi,+ ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu gabiga ihe unu pụrụ idi,+ kama mgbe ọnwụnwa bịara, ọ ga-emere unu ụzọ mgbapụ,+ ka unu wee nwee ike idi ya.

  • 2 Ndị Kọrịnt 1:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ma a pụrụ ịdabere n’ebe Chineke nọ na okwu anyị na-agwa unu abụghị Ee ma bụrụ Ee e.

  • Ndị Hibru 11:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 Ọ bụkwa okwukwe ka Sera+ ji nweta ike ịtụrụ ime mkpụrụ nke afọ, ọbụna mgbe ọ gafere oge ịmụ nwa,+ ebe o weere onye ahụ nke kwere nkwa n’onye kwesịrị ntụkwasị obi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya