Abụ Ọma 92:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+ Abụ Ọma 150:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jirinụ ịfụ opi too ya.+Jirinụ ụbọ akwara na une too ya.+
3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+