Abụ Ọma 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ ụbọ akwara nye Jehova ekele;+Jirinụ ụbọ nwere akwara iri+ bụkuo ya abụ olu ụtọ. Abụ Ọma 108:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụbọ akwara, teta; tetakwa, gị une.+M ga-akpọte chi ọbụbọ.+