Abụ Ọma 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ ụbọ akwara nye Jehova ekele;+Jirinụ ụbọ nwere akwara iri+ bụkuo ya abụ olu ụtọ. Abụ Ọma 81:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Malitenụ ịbụ abụ olu ụtọ,+ werekwanụ obere ịgbà+Na une nke na-ada ụda dị ụtọ tinyere ụbọ akwara.+ Abụ Ọma 149:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka ha jiri ịgba egwú too aha ya.+Ka ha were obere ịgbà na ụbọ akwara bụkuo ya abụ olu ụtọ.+