Abụ Ọma 92:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+ Ndị Efesọs 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova,
3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+
19 jirinụ abụ ọma+ na ito+ Chineke na abụ ime mmụọ na-agwa ibe unu okwu, na-abụ abụ+ ma na-agụ egwú olu ụtọ+ n’obi unu nye Jehova,