Abụ Ọma 81:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Malitenụ ịbụ abụ olu ụtọ,+ werekwanụ obere ịgbà+Na une nke na-ada ụda dị ụtọ tinyere ụbọ akwara.+ Abụ Ọma 144:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke, m ga-abụku gị abụ ọhụrụ.+M ga-eji ụbọ nwere akwara iri bụkuo gị abụ olu ụtọ,+ Abụ Ọma 150:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jirinụ obere ịgbà+ na egwú a na-ete na-agba gburugburu too ya.+Jirinụ ụbọ akwara+ na ọjà too ya.+
9 Chineke, m ga-abụku gị abụ ọhụrụ.+M ga-eji ụbọ nwere akwara iri bụkuo gị abụ olu ụtọ,+ Abụ Ọma 150:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jirinụ obere ịgbà+ na egwú a na-ete na-agba gburugburu too ya.+Jirinụ ụbọ akwara+ na ọjà too ya.+