1 Ihe E Mere 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha. Abụ Ọma 33:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jirinụ ụbọ akwara nye Jehova ekele;+Jirinụ ụbọ nwere akwara iri+ bụkuo ya abụ olu ụtọ. Abụ Ọma 92:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+
25 Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha.
3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+