Abụ Ọma 92:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+ Abụ Ọma 144:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke, m ga-abụku gị abụ ọhụrụ.+M ga-eji ụbọ nwere akwara iri bụkuo gị abụ olu ụtọ,+ Aịzaya 38:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, biko, bịa zọpụta m,+ anyị ga-eji ụbọ akwara m kpọọ egwú+N’ụbọchị niile nke ndụ anyị n’ụlọ Jehova.’”+
3 Jiri une na ụbọ nwere akwara iri na-akọ banyere ya,+Jiri egwú na-ada ụda nke e ji ụbọ akwara na-akpọ na-akọ banyere ya.+
9 Chineke, m ga-abụku gị abụ ọhụrụ.+M ga-eji ụbọ nwere akwara iri bụkuo gị abụ olu ụtọ,+ Aịzaya 38:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, biko, bịa zọpụta m,+ anyị ga-eji ụbọ akwara m kpọọ egwú+N’ụbọchị niile nke ndụ anyị n’ụlọ Jehova.’”+
20 Jehova, biko, bịa zọpụta m,+ anyị ga-eji ụbọ akwara m kpọọ egwú+N’ụbọchị niile nke ndụ anyị n’ụlọ Jehova.’”+