Abụ Ọma 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka ihe niile dị ebube n’ime m wee bụkuo gị abụ olu ụtọ, gharakwa ịgba nkịtị.+Jehova Chineke m, m ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 150:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jirinụ obere ịgbà+ na egwú a na-ete na-agba gburugburu too ya.+Jirinụ ụbọ akwara+ na ọjà too ya.+
12 Ka ihe niile dị ebube n’ime m wee bụkuo gị abụ olu ụtọ, gharakwa ịgba nkịtị.+Jehova Chineke m, m ga-eto gị ruo mgbe ebighị ebi.+