1 Ihe E Mere 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel dum jikwa mkpu ọṅụ+ na opi dị iche iche+ na ájà+ na-ebugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova, na-akpọsikwa ụbọ akwara na une ike.+ Abụ Ọma 81:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+ Abụ Ọma 98:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Jirinụ opi na ụda opi+Tie mkpu mmeri n’ihu Eze, bụ́ Jehova.
28 Izrel dum jikwa mkpu ọṅụ+ na opi dị iche iche+ na ájà+ na-ebugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova, na-akpọsikwa ụbọ akwara na une ike.+
3 Fụọnụ opi n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ;+Fụọnụ opi n’ụbọchị ọnwa gbazuru agbazu, maka ụbọchị ememme anyị.+