2 Samuel 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid na ụlọ Izrel dum wee na-eti mkpu ọṅụ,+ na-afụkwa opi,+ mgbe ha na-ebugote igbe+ Jehova. 1 Ihe E Mere 16:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 nakwa Benaya na Jahazayel bụ́ ndị nchụàjà maka ịfụ opi+ mgbe niile n’ihu igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke.
6 nakwa Benaya na Jahazayel bụ́ ndị nchụàjà maka ịfụ opi+ mgbe niile n’ihu igbe ọgbụgba ndụ nke ezi Chineke.