Ọpụpụ 37:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Bezalel+ wee jiri osisi akeshịa rụọ Igbe+ ahụ. Ọ dị kubit abụọ na ọkara n’ogologo, otu kubit na ọkara n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+ Abụ Ọma 132:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, biko, bilie baa n’ebe izu ike gị,+Gị na Igbe+ nke ike gị.+
37 Bezalel+ wee jiri osisi akeshịa rụọ Igbe+ ahụ. Ọ dị kubit abụọ na ọkara n’ogologo, otu kubit na ọkara n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.+