Ọpụpụ 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ị ga-edebe igbe ihe àmà+ ahụ n’ime ya ma were ákwà mgbochi gbochie Igbe ahụ ka a ghara ịbịa ya nso.+ Ọnụ Ọgụgụ 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha wee si n’ugwu Jehova+ jee ije ụbọchị atọ, e bukwa igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova na-aga n’ihu ha ruo ụbọchị atọ iji chọtara ha ebe izu ike.+
3 Ị ga-edebe igbe ihe àmà+ ahụ n’ime ya ma were ákwà mgbochi gbochie Igbe ahụ ka a ghara ịbịa ya nso.+
33 Ha wee si n’ugwu Jehova+ jee ije ụbọchị atọ, e bukwa igbe ọgbụgba ndụ+ Jehova na-aga n’ihu ha ruo ụbọchị atọ iji chọtara ha ebe izu ike.+