Ọpụpụ 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Ha ga-eji osisi akeshịa rụọ Igbe+ nke ga-adị kubit abụọ na ọkara n’ogologo, otu kubit na ọkara n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu. Ọpụpụ 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ị ga-ejikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe mkpuchi ya nke ga-adị kubit abụọ na ọkara n’ogologo nakwa otu kubit na ọkara n’obosara.+
10 “Ha ga-eji osisi akeshịa rụọ Igbe+ nke ga-adị kubit abụọ na ọkara n’ogologo, otu kubit na ọkara n’obosara nakwa otu kubit na ọkara n’ịdị elu.
17 “Ị ga-ejikwa ọlaedo a na-agwaghị agwa rụọ ihe mkpuchi ya nke ga-adị kubit abụọ na ọkara n’ogologo nakwa otu kubit na ọkara n’obosara.+