33 bụ́ onye na-ebutere unu ụzọ iji ledooro unu ebe unu ga-ama ụlọikwuu,+ onye ji ọkụ na-ebutere unu ụzọ iji mee ka unu na-ahụ ụzọ unu kwesịrị iso n’abalị, jirikwa ígwé ojii na-ebutere unu ụzọ n’ehihie.+
3 wee nye mmadụ niile iwu, sị: “Ozugbo unu hụrụ igbe ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, na ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, ndị bu ya,+ unu ga-esi n’ebe unu nọ kwalie, unu ga-esokwa ya n’azụ.
4 Naanị ka ohere nke dị ihe dị ka puku kubit abụọ dịrị n’agbata unu na ya;+ unu agala ya nso, ka unu wee mara ụzọ unu ga-esi gawa, n’ihi na unu esibeghị ụzọ ahụ mbụ.”