Ọpụpụ 31:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Lee, akpọwo m Bezalel+ nwa Yuraị nwa Họọ nke ebo Juda aha.+ Ọpụpụ 38:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Bezalel+ nwa Yuraị nwa Họọ nke ebo Juda wee mee ihe niile Jehova nyere Mozis n’iwu.