36“Bezalel ga-arụ ọrụ, tinyere Oholiab+ na nwoke ọ bụla nwere obi amamihe, bụ́ onye Jehova nyere amamihe+ na nghọta+ n’ihe ndị a ka o wee mara otú ọ ga-esi rụọ ọrụ niile metụtara ozi dị nsọ dị ka ihe niile Jehova nyere n’iwu si dị.”+
5 A dọbakwara ebe ịchụàjà e ji ọla kọpa rụọ,+ nke Bezalel+ nwa Yuraị nwa Họọ+ rụrụ, n’ihu ụlọikwuu Jehova; Sọlọmọn na ọgbakọ ahụ jụkwara ase n’ihu ya, dị ka ha na-emebu.