Ọnụ Ọgụgụ 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ na-erukwa na mgbe Igbe ahụ malitere njem, Mozis na-asị: “Jehova, biko, bilie chụsasịa ndị iro gị;+ ka ndị kpọrọ gị oké asị sikwa n’ihu gị gbaa ọsọ.”+ 2 Samuel 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.
35 Ọ na-erukwa na mgbe Igbe ahụ malitere njem, Mozis na-asị: “Jehova, biko, bilie chụsasịa ndị iro gị;+ ka ndị kpọrọ gị oké asị sikwa n’ihu gị gbaa ọsọ.”+
17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.