Ọnụ Ọgụgụ 10:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Mgbe ọ bụla e bu Igbe ahụ na-apụ, Mosis na-asị: “Jehova, biko, bilie+ chụsasịa ndị iro gị, ka ndị kpọrọ gị asị gbaa ọsọ n’ihi gị.”
35 Mgbe ọ bụla e bu Igbe ahụ na-apụ, Mosis na-asị: “Jehova, biko, bilie+ chụsasịa ndị iro gị, ka ndị kpọrọ gị asị gbaa ọsọ n’ihi gị.”