Ọnụ Ọgụgụ 10:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ọ na-erukwa na mgbe Igbe ahụ malitere njem, Mozis na-asị: “Jehova, biko, bilie chụsasịa ndị iro gị;+ ka ndị kpọrọ gị oké asị sikwa n’ihu gị gbaa ọsọ.”+
35 Ọ na-erukwa na mgbe Igbe ahụ malitere njem, Mozis na-asị: “Jehova, biko, bilie chụsasịa ndị iro gị;+ ka ndị kpọrọ gị oké asị sikwa n’ihu gị gbaa ọsọ.”+