Abụ Ọma 17:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Biko, Jehova, bilie; zute ya ihu na ihu;+Mee ka o huru ehuru; jiri mma agha gị meere mkpụrụ obi m ụzọ ọ ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+ Abụ Ọma 132:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, biko, bilie baa n’ebe izu ike gị,+Gị na Igbe+ nke ike gị.+
13 Biko, Jehova, bilie; zute ya ihu na ihu;+Mee ka o huru ehuru; jiri mma agha gị meere mkpụrụ obi m ụzọ ọ ga-esi gbapụ n’aka onye ajọ omume,+ Abụ Ọma 132:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova, biko, bilie baa n’ebe izu ike gị,+Gị na Igbe+ nke ike gị.+