1 Ihe E Mere 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Devid wee gwa ndị isi n’ime ndị Livaị ka ha mee ka ụmụnne ha bụ́ ndị ọbụ abụ+ jiri ngwá egwú,+ ụbọ akwara+ na une+ na ájà,+ guzoro tisiwe egwú ike ka e wee nụ mkpu ọṅụ. 1 Ihe E Mere 15:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Izrel dum jikwa mkpu ọṅụ+ na opi dị iche iche+ na ájà+ na-ebugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova, na-akpọsikwa ụbọ akwara na une ike.+ Abụ Ọma 47:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Kụọnụ aka, unu ndị niile.+Jirinụ ọṅụ tikuo Chineke mkpu mmeri.+
16 Devid wee gwa ndị isi n’ime ndị Livaị ka ha mee ka ụmụnne ha bụ́ ndị ọbụ abụ+ jiri ngwá egwú,+ ụbọ akwara+ na une+ na ájà,+ guzoro tisiwe egwú ike ka e wee nụ mkpu ọṅụ.
28 Izrel dum jikwa mkpu ọṅụ+ na opi dị iche iche+ na ájà+ na-ebugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova, na-akpọsikwa ụbọ akwara na une ike.+