2 Samuel 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Devid na ụlọ Izrel dum wee na-eti mkpu ọṅụ,+ na-afụkwa opi,+ mgbe ha na-ebugote igbe+ Jehova. 1 Ihe E Mere 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Devid na Izrel dum ji ike ha dum, jirikwa abụ+ na une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na ájà na opi,+ na-enwe aṅụrị+ n’ihu ezi Chineke.
8 Devid na Izrel dum ji ike ha dum, jirikwa abụ+ na une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na ájà na opi,+ na-enwe aṅụrị+ n’ihu ezi Chineke.