-
1 Samuel 10:5Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
5 E mesịa, ị ga-abịa n’ugwu nke ezi Chineke,+ n’ebe ndị agha Filistia na-anọ eche nche.+ Ọ ga-erukwa na mgbe i ruru n’ebe ahụ, n’obodo ahụ, ị ga-ezute ìgwè ndị amụma+ ka ha si n’ebe dị elu+ na-agbadata, ndị ji ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na ọjà+ na une+ ga-anọkwa ha n’ihu, ka ha na-ekwu okwu dị ka ndị amụma.
-