1 Samuel 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee ruo na mgbe ha na-abata, mgbe Devid si n’igbu ndị Filistia lọta, ndị inyom malitere ịpụta n’obodo niile nke Izrel, bụrụ abụ+ ma gbara egwú gaa izute Sọl bụ́ eze, na-akụkwa obere ịgbà,+ na-aṅụrị ọṅụ,+ na-akpọkwa une.
6 O wee ruo na mgbe ha na-abata, mgbe Devid si n’igbu ndị Filistia lọta, ndị inyom malitere ịpụta n’obodo niile nke Izrel, bụrụ abụ+ ma gbara egwú gaa izute Sọl bụ́ eze, na-akụkwa obere ịgbà,+ na-aṅụrị ọṅụ,+ na-akpọkwa une.