2 Samuel 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Devid na ụlọ Izrel dum nọ na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ, tinyere une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na sistrọm na ájà,+ na-eti egwú.
5 Devid na ụlọ Izrel dum nọ na-enwe aṅụrị n’ihu Jehova, jiri ụdị ngwá egwú niile e ji osisi junipa rụọ, tinyere une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na sistrọm na ájà,+ na-eti egwú.