1 Ihe E Mere 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Devid na Izrel dum ji ike ha dum, jirikwa abụ+ na une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na ájà na opi,+ na-enwe aṅụrị+ n’ihu ezi Chineke. Abụ Ọma 150:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jirinụ ájà nke nwere ụda dị ụtọ too ya.+Jirinụ ájà nke na-ada ụda too ya.+
8 Devid na Izrel dum ji ike ha dum, jirikwa abụ+ na une+ na ụbọ akwara+ na obere ịgbà+ na ájà na opi,+ na-enwe aṅụrị+ n’ihu ezi Chineke.