Ezra 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee malite ito+ Jehova na ikele ya site n’ịbụ abụ, sị, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya n’ebe Izrel nọ na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Ma ndị Izrel niile ji oké olu tie mkpu+ wee too Jehova n’ihi na a tọrọ ntọala ụlọ Jehova. Abụ Ọma 33:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Bụkuonụ ya abụ ọhụrụ;+Werenụ ike unu niile kpọọ ụbọ akwara, tiekwanụ mkpu ọṅụ.+
11 Ha wee malite ito+ Jehova na ikele ya site n’ịbụ abụ, sị, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya n’ebe Izrel nọ na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Ma ndị Izrel niile ji oké olu tie mkpu+ wee too Jehova n’ihi na a tọrọ ntọala ụlọ Jehova.