1 Ihe E Mere 16:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Keleenụ Jehova, n’ihi na ọ dị mma,+N’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ 2 Ihe E Mere 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụ Izrel niile nọ na-ekiri ihe na-emenụ mgbe ọkụ ahụ dara, ebube Jehova wee dịkwasị n’ụlọ ahụ. Ha hulatara+ ala ozugbo kpudo ihu na pevment wee kpọọ isiala+ kelee Jehova, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Abụ Ọma 73:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 73 N’ezie, Chineke dị mma n’ebe Izrel nọ, n’ebe ndị obi ha dị ọcha nọ.+ Abụ Ọma 135:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Toonụ Jaa, n’ihi na Jehova dị mma.+Bụkuonụ aha ya abụ olu ụtọ, n’ihi na ọ dị mma.+
3 Ụmụ Izrel niile nọ na-ekiri ihe na-emenụ mgbe ọkụ ahụ dara, ebube Jehova wee dịkwasị n’ụlọ ahụ. Ha hulatara+ ala ozugbo kpudo ihu na pevment wee kpọọ isiala+ kelee Jehova, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya na-adịru mgbe ebighị ebi.”+