Abụ Ọma 84:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+ Matiu 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Obi ụtọ na-adịrị ndị dị ọcha n’obi,+ n’ihi na ha ga-ahụ Chineke.+ Jems 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Meenụ ka aka unu dị ọcha, unu ndị mmehie,+ meekwanụ ka obi unu dị ọcha,+ unu ndị nwere uche abụọ.+
11 N’ihi na Jehova Chineke bụ anyanwụ+ na ọta;+Ọ na-emekwa ka mmadụ nweta ihu ọma na ebube.+Jehova agaghị ajụ inye ndị na-eje ije n’enweghị ntụpọ ihe ọ bụla bụ́ ihe ọma.+
8 Bịaruonụ Chineke nso, ọ ga-abịarukwa unu nso.+ Meenụ ka aka unu dị ọcha, unu ndị mmehie,+ meekwanụ ka obi unu dị ọcha,+ unu ndị nwere uche abụọ.+