Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ihe ndị a gasịrị, okwu Jehova ruru Ebram ntị n’ọhụụ,+ sị: “Atụla egwu,+ Ebram. Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ Diuterọnọmi 33:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+ 2 Samuel 22:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M ga-agbaba n’ime ya,Ọta+ m na mpi+ nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike,+Na ebe mgbaba m,+ Onye Nzọpụta m;+ ị na-azọpụta m n’ihe ike.+ Abụ Ọma 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ ọta nke gbara m gburugburu,+Ebube m+ na Onye na-ebuli isi m elu.+ Abụ Ọma 84:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke, bụ́ ọta anyị, biko, hụrụ,+Lee onye i tere mmanụ anya n’ihu.+ Abụ Ọma 115:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Izrel, tụkwasịnụ Jehova obi;+Ọ bụ onye na-enyere ha aka, bụrụkwa ọta ha.+ Abụ Ọma 119:114 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 114 Ị bụ ebe nzuzo m na ọta m.+Echerewo m okwu gị.+ Abụ Ọma 144:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Obiọma m nakwa ebe m e wusiri ike,+Ebe m dị elu e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ,+Ọta m+ nakwa Onye m gbabaworo n’ime ya,+Onye na-eweda ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+ Ilu 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụkwa ndị ziri ezi ka ọ ga-echekwara ezi amamihe;+ ọ bụ ọta nke ndị na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe,+
15 Mgbe ihe ndị a gasịrị, okwu Jehova ruru Ebram ntị n’ọhụụ,+ sị: “Atụla egwu,+ Ebram. Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+
29 Obi ụtọ na-adịrị gị, Izrel!+Ònye dị ka gị,+Bụ́ ndị Jehova na-azọpụta,+Onye bụ́ ọta nke na-enyere gị aka,+Onye bụkwa mma agha gị nke dị ebube?+Ya mere, ndị iro gị ga-atụ egwu n’ihu gị,+Gị onwe gị ga-azọda ebe ndị dị elu ha.”+
3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M ga-agbaba n’ime ya,Ọta+ m na mpi+ nzọpụta m, bụ́ ebe m dị elu nke e wusiri ike,+Na ebe mgbaba m,+ Onye Nzọpụta m;+ ị na-azọpụta m n’ihe ike.+
2 Obiọma m nakwa ebe m e wusiri ike,+Ebe m dị elu e wusiri ike na Onye na-emere m ụzọ mgbapụ,+Ọta m+ nakwa Onye m gbabaworo n’ime ya,+Onye na-eweda ndị dị iche iche n’ala n’okpuru m.+
7 Ọ bụkwa ndị ziri ezi ka ọ ga-echekwara ezi amamihe;+ ọ bụ ọta nke ndị na-eje ije n’iguzosi ike n’ezi ihe,+