Abụ Ọma 119:81 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 81 Agụụ nzọpụta gị emewo ka ike gwụ mkpụrụ obi m;+Echerewokwa m okwu gị.+ Abụ Ọma 130:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Atụwo m anya enyemaka gị, Jehova, mkpụrụ obi m atụwo anya enyemaka gị,+Echerewo m okwu gị.+