Jenesis 49:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ezie, m ga-echere nzọpụta si n’aka gị, Jehova.+ Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+ Abụ Ọma 33:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mkpụrụ obi anyị anọwo na-atụ anya Jehova.+Ọ bụ onye na-enyere anyị aka na ọta anyị.+ Abụ Ọma 40:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ebe Jehova nọ ka m nwere olileanya siri ike,+O wee tọọrọ m ntị n’ala nụ mkpu enyemaka m tiri.+ Aịzaya 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M ga na-atụ anya Jehova,+ bụ́ onye wepụrụ ihu ya n’ebe ụlọ Jekọb nọ,+ m ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.+ Aịzaya 26:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ee, Jehova, anyị enwewo olileanya n’ebe ị nọ+ n’ihi ụzọ ikpe ziri ezi gị. Aha gị na ihe ncheta gị+ anọwo na-agụ mkpụrụ obi anyị agụụ.+ Luk 2:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma, lee! e nwere otu nwoke nọ na Jeruselem onye aha ya bụ Simiọn, nwoke a bụ onye ezi omume na onye na-asọpụrụ Chineke, onye na-echere ngụgụ obi a ga-agụgụ Izrel,+ mmụọ nsọ dịkwa n’ahụ́ ya.
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+
17 M ga na-atụ anya Jehova,+ bụ́ onye wepụrụ ihu ya n’ebe ụlọ Jekọb nọ,+ m ga-enwe olileanya n’ebe ọ nọ.+
8 Ee, Jehova, anyị enwewo olileanya n’ebe ị nọ+ n’ihi ụzọ ikpe ziri ezi gị. Aha gị na ihe ncheta gị+ anọwo na-agụ mkpụrụ obi anyị agụụ.+
25 Ma, lee! e nwere otu nwoke nọ na Jeruselem onye aha ya bụ Simiọn, nwoke a bụ onye ezi omume na onye na-asọpụrụ Chineke, onye na-echere ngụgụ obi a ga-agụgụ Izrel,+ mmụọ nsọ dịkwa n’ahụ́ ya.