Abụ Ọma 27:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+ Abụ Ọma 37:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+
14 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ;+ nwee obi ike, ka obi siekwa gị ike.+Ee, nwee olileanya n’ebe Jehova nọ.+
7 Gbachie nkịtị n’ihu Jehova,+Cheresie ya ike.+Ewesola onye ọ bụla nke na-eme ka ụzọ ya gaa nke ọma iwe,+Bụ́ onye na-eme ihe o chepụtara.+