15 Chineke wee gwa Mozis ọzọ, sị:
“Nke a bụ ihe ị ga-agwa ụmụ Izrel, ‘Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà, Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik+ na Chineke Jekọb,+ ezitewo m ka m bịakwute unu.’ Nke a bụ aha m ruo mgbe ebighị ebi,+ nke a bụkwa ihe ncheta m site n’otu ọgbọ ruo ọgbọ ọzọ.+