Abụ Ọma 37:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+ Abụ Ọma 40:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 N’ebe Jehova nọ ka m nwere olileanya siri ike,+O wee tọọrọ m ntị n’ala nụ mkpu enyemaka m tiri.+ Abụ Ọma 146:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Obi ụtọ na-adịrị onye nwere Chineke nke Jekọb dị ka onye na-enyere ya aka,+Onye olileanya ya dị n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ,+
34 Nwee olileanya n’ebe Jehova nọ, debekwa ụzọ ya,+Ọ ga-ebulikwa gị elu inweta ụwa.+Mgbe a ga-ebipụ ndị na-eme ihe ọjọọ, ị ga-ahụ ya.+
5 Obi ụtọ na-adịrị onye nwere Chineke nke Jekọb dị ka onye na-enyere ya aka,+Onye olileanya ya dị n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ,+