Abụ Ọma 119:166 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 166 Jehova, ana m atụ anya nzọpụta gị,+Ana m emekwa ihe i nyere n’iwu.+ Aịzaya 40:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “Kasienụ ndị m obi, kasienụ ha obi,” ka Chineke unu kwuru.+ Aịzaya 49:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Tie mkpu ọṅụ, gị eluigwe,+ ṅụrịa ọṅụ, gị ụwa.+ Ka ugwu niile tie mkpu ọṅụ.+ N’ihi na Jehova akasiwo ndị ya obi,+ ọ na-emere ndị ya ọ na-enweghị ka ọ hà ha ọmịiko.+
13 Tie mkpu ọṅụ, gị eluigwe,+ ṅụrịa ọṅụ, gị ụwa.+ Ka ugwu niile tie mkpu ọṅụ.+ N’ihi na Jehova akasiwo ndị ya obi,+ ọ na-emere ndị ya ọ na-enweghị ka ọ hà ha ọmịiko.+