Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Aịzaya 61:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 inye ndị na-eruru Zayọn uju ákwà isi ha ga-eji dochie ntụ,+ mmanụ aṅụrị+ ha ga-eji dochie iru uju, ákwà mgbokwasị nke na-eweta otuto ha ga-eji dochie mmụọ dara mbà.+ A ga-akpọkwa ha oké osisi nke ezi omume,+ ihe Jehova kụrụ,+ iji mee ka ya onwe ya maa mma.+

  • Jeremaya 31:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 “N’oge ahụ, ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke na ụmụ okorobịa na ndị agadi ga-eji ọṅụ gbaa egwú.+ M ga-eme ka iru uju ha ghọọ ịṅụrị ọṅụ, m ga-akasi ha obi, meekwa ka ha ṅụrịa ọṅụ wee kwụsị iru uju.+

  • 2 Ndị Tesalonaịka 2:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Ka Onyenwe anyị Jizọs Kraịst na Chineke bụ́ Nna anyị, onye hụrụ anyị n’anya+ ma nye nkasi obi ebighị ebi na ezi olileanya+ site n’obiọma na-erughịrị mmadụ,

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya