Jọn 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 A na-enye Nna m otuto na nke a, ka unu na-amị mkpụrụ dị ukwuu, unu ewee bụrụ ndị na-eso ụzọ m.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 n’ihi na e ji ihe dị oké ọnụ ahịa zụta unu.+ Ya mere, jirinụ ahụ́ unu+ na-enye Chineke otuto.+