Matiu 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ahụ, meenụ ka ìhè+ unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ, ka ha wee hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+ Jọn 13:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Mmadụ niile ga-eji nke a mara na unu bụ ndị na-eso ụzọ m, ma ọ bụrụ na unu enwee ịhụnanya n’etiti onwe unu.”+ Ndị Filipaị 1:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu wee jupụta ná mkpụrụ ezi omume,+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, iji wetara Chineke otuto na ịja mma.+
16 Otú ahụ, meenụ ka ìhè+ unu na-enwu n’ebe ndị mmadụ nọ, ka ha wee hụ ọrụ ọma unu+ wee nye Nna unu nọ n’eluigwe otuto.+
35 Mmadụ niile ga-eji nke a mara na unu bụ ndị na-eso ụzọ m, ma ọ bụrụ na unu enwee ịhụnanya n’etiti onwe unu.”+
11 ka unu wee jupụta ná mkpụrụ ezi omume,+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, iji wetara Chineke otuto na ịja mma.+