Jọn 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Abụ m osisi vaịn ahụ, unu bụ alaka ya. Onye nọgidere n’ime m, mụ onwe m anọgidekwa n’ime ya, ọ na-amị mkpụrụ dị ukwuu;+ n’ihi na e wezụga m, unu apụghị ime ihe ọ bụla ma ọlị. Jems 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 A na-aghakwa mkpụrụ+ nke ezi omume+ n’ebe udo+ dị maka ndị na-eme udo.+
5 Abụ m osisi vaịn ahụ, unu bụ alaka ya. Onye nọgidere n’ime m, mụ onwe m anọgidekwa n’ime ya, ọ na-amị mkpụrụ dị ukwuu;+ n’ihi na e wezụga m, unu apụghị ime ihe ọ bụla ma ọlị.