Ilu 11:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Mkpụrụ onye ezi omume bụ osisi nke ndụ,+ onye na-erite mkpụrụ obi n’uru maara ihe.+ Hosia 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+ “Mụ onwe m ga-azaghachi, m ga-elegide ya anya.+ Mụ onwe m dị ka osisi junipa nke jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Ọ bụ m ga-amịrị gị mkpụrụ.” Jọn 15:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu, m họpụtakwara unu ka unu gaa n’ihu wee na-amị mkpụrụ,+ ka mkpụrụ unu wee dịgidekwa; ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m, ihe ọ sọkwara ya bụrụ.+ Ndị Galeshia 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’aka nke ọzọ, mkpụrụ+ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ogologo ntachi obi, obiọma, ịdị mma,+ okwukwe,
8 “Ifrem ga-asị, ‘Gịnị ka gbasara mụ na arụsị?’+ “Mụ onwe m ga-azaghachi, m ga-elegide ya anya.+ Mụ onwe m dị ka osisi junipa nke jupụtara n’akwụkwọ ndụ.+ Ọ bụ m ga-amịrị gị mkpụrụ.”
16 Ọ bụghị unu họọrọ m, kama ọ bụ m họọrọ unu, m họpụtakwara unu ka unu gaa n’ihu wee na-amị mkpụrụ,+ ka mkpụrụ unu wee dịgidekwa; ka Nna m wee nye unu ihe ọ bụla unu rịọrọ ya n’aha m, ihe ọ sọkwara ya bụrụ.+
22 N’aka nke ọzọ, mkpụrụ+ nke mmụọ nsọ bụ ịhụnanya, ọṅụ, udo, ogologo ntachi obi, obiọma, ịdị mma,+ okwukwe,