Hosia 14:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Asiria agaghị azọpụta anyị.+ Anyị agaghị agba ịnyịnya.+ Anyị agaghị asị aka ọrụ anyị ọzọ, “Ị bụ Chineke anyị!” n’ihi na ọ bụ gị na-eme ka e meere nwa na-enweghị nna ebere.’+ Ọrụ Ndịozi 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọtụtụ ndị ghọworo ndị kwere ekwe na-abịa eme nkwupụta+ ma na-akọ n’ihu ọha ihe ndị ha na-eme.
3 Asiria agaghị azọpụta anyị.+ Anyị agaghị agba ịnyịnya.+ Anyị agaghị asị aka ọrụ anyị ọzọ, “Ị bụ Chineke anyị!” n’ihi na ọ bụ gị na-eme ka e meere nwa na-enweghị nna ebere.’+