Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị. Abụ Ọma 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+ Abụ Ọma 68:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nna nke ụmụ na-enweghị nna nakwa onyeikpe nke ndị inyom di ha nwụrụ+Ka Chineke bụ n’ebe obibi ya dị nsọ.+ Abụ Ọma 146:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova na-eche ndị mbịarambịa nche;+Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+Ma ọ na-eme ka ụzọ+ ndị ajọ omume gbagọọ agbagọ.+ Ilu 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihi na Onye Mgbapụta ha dị ike; ya onwe ya ga-ekpechite ọnụ ha n’okwu gị na ha.+ Jems 1:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+
18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị.
14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+
5 Nna nke ụmụ na-enweghị nna nakwa onyeikpe nke ndị inyom di ha nwụrụ+Ka Chineke bụ n’ebe obibi ya dị nsọ.+
9 Jehova na-eche ndị mbịarambịa nche;+Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+Ma ọ na-eme ka ụzọ+ ndị ajọ omume gbagọọ agbagọ.+
27 Ụdị ofufe nke dị ọcha,+ nke a na-emerụghịkwa emerụ+ n’ụzọ Chineke bụ́ Nna anyị si ele ihe anya bụ: ilekọta ụmụ mgbei+ na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ+ ná mkpagbu ha,+ na mmadụ idebe onwe ya ka ọ ghara inwe ntụpọ+ site n’ụwa.+