Ọpụpụ 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Unu emekpala nwaanyị di ya nwụrụ ma ọ bụ nwa na-enweghị nna ahụ́.+ Diuterọnọmi 10:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị. Abụ Ọma 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+ Abụ Ọma 146:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova na-eche ndị mbịarambịa nche;+Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+Ma ọ na-eme ka ụzọ+ ndị ajọ omume gbagọọ agbagọ.+
18 ọ na-ekpere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ ikpe,+ na-ahụkwa onye mbịarambịa n’anya+ ka o wee nye ya nri na ákwà mgbokwasị.
14 N’ihi na gị onwe gị ahụwo nsogbu na iru uju.Ị nọ na-ele anya, ka i wee lebara ihe ndị a anya.+Ọ bụ gị ka onye ihe ọjọọ dabaara,+ bụ́ nwa na-enweghị nna, na-enyefe onwe ya.Gị onwe gị bụ onye na-enyere ya aka.+
9 Jehova na-eche ndị mbịarambịa nche;+Ọ na-enyere nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ aka,+Ma ọ na-eme ka ụzọ+ ndị ajọ omume gbagọọ agbagọ.+