12 Ọ bụ n’ihi nke a ka m na-atakwa ahụhụ+ ndị a, ma ihere adịghị eme m.+ N’ihi na amaara m onye m kweere na ya, enwekwara m obi ike na o nwere ike iche ihe m nyefere n’aka ya nche+ ruo ụbọchị ahụ.+
19 Ya mere, ka ndị na-ata ahụhụ dị ka uche Chineke si dị na-enyefe mkpụrụ obi ha n’aka Onye Okike nke kwesịrị ntụkwasị obi, mgbe ha nọ na-eme ihe ọma.+